OGE ILU IGBO NA STEEMIT || IGBO PROVERBS ON STEEMIT

in culture •  7 years ago 

(please checkout for English translation below)

Oge ilu igbo na steemit

image
eserese sitere n'ọnya web igbokwenu.com

Nkọwa ilu a:

E nyem-aka bụ ihe onye ọbụla kwesịrị iji kpọrọ ihe, ihe ịchọrọ ihụta na-aka ndi ọzọ bụ ihe dị mma bụ ihe ị naghaghị imere ndi ọzọ.

Enyem aka bụ ihe dịrị mmadụ nile inyekọrịta ibe ha, we rule na steemit, anyi kwesịrị ị na enyere onwe anyị aka, ma karịsịa ebe ometụtara ụmụ igbo bụ ndi nọ na steemit, ọ bụ ihe mwute na ọtụtụ ndi igbo nọ na steemit achọghị ka a mara na ha bụ ndi igbo.


English translation.

This is the proverb; Left and right hands need themselves in hand washing, non can properly wash itself without the help of other.

Interpretation

No one can live alone in this wide world, no one can solve his or her problems alone!

We need each other in tackling the issues that life throws on us, when you help others, others will help you as well.

Down to steemit, steemians needs each other to be successful and fulfilled in steemit, if there is no reader, then the writer writes in vain, if there is now up voter, then steemit is no more what it is!

keep helping people always!

Remember to submit your proverb in the comment section, both Igbo proverbs and non Igbo proverbs alike.

Thanks for reading.

Authors get paid when people like you upvote their post.
If you enjoyed what you read here, create your account today and start earning FREE STEEM!
Sort Order:  

Otu a ka o di.

Udo dịrị gi.

Congratulations @ichie1! You have completed some achievement on Steemit and have been rewarded with new badge(s) :

Award for the number of upvotes

Click on any badge to view your own Board of Honor on SteemitBoard.
For more information about SteemitBoard, click here

If you no longer want to receive notifications, reply to this comment with the word STOP

By upvoting this notification, you can help all Steemit users. Learn how here!