Igbo - Mmammanụ, Ndeewonụ

in hive-175602 •  4 years ago  (edited)

Igbo Mmammanụ, Ndeewonụ.

Nke a bụ ka m were ohere a kelee onye ọbụla sị ha nnọ n'ihe a na-arụkwa n'elu ọdọ okwu na akụkọ nke a na-akpọ 'Steem'. Ọ bụrụ na i lee anya ị ga-ahụ na ndị mba ụwa ndị ọzọ jiri asụsụ ha were ne-ekwu okwu n'elu Steem (Stiimu). Biko ka unu na-ede ihe n'ebe a, unu mee ka ahụta ihe unu dere ka ọ kwụ jịm n'okwu Igbo edetara nke ọma.
Meenụ ya ka ọ dị mma dịgara ndị Igbo niile dị iche iche, nwere ike isonye n'ọrụ a anyị na-arụkwa na Steem.

Hello Igbo, I wish you well and I salute you.

This is a first post to both welcome you and to greet you. You are welcome here on this depot of talk and stories called Steem. If you have observed, loads of people from various countries atop Steem communicate in their languages here on Steem. I will like us to do same if we can and to also interpret or translate. Use a 'spellchecker' to write your English. Steem already has an inbuilt spelling-checker. Please make the quality of your contributions of a high standard, if you can. No swearing and no pornography - but I think you know this already.

Igbokolanuts.jpg

Authors get paid when people like you upvote their post.
If you enjoyed what you read here, create your account today and start earning FREE STEEM!
Sort Order:  

This is a first post … the image anchoring the post here was first spotted in article by Uzoanya Dominic - / … his copyright is acknowledged. Please read his article …

https://medium.com/@uzoanyadominic/the-big-deal-about-kola-nuts-and-the-igbo-people-34487d2c543d

More people need to post in the Igbo Steemit community.